Attention would not only be drawn to the regular display of our rich cultural heritages that have spanned through ages alone, but the platform would equally be enriched with news of current happenings in Aro and beyond including tracing of Aro and world history, entertainment, sports and recreation, culture-based education, tourism and security report within the TV station, the entire ancient kingdom and her environs.
Onyonyoo Arochukwu bu nke ahaziri k'oburu ihe na-atutee mmasi omenali Aro nakwa mba isi oji nile n'uwa nile.
O bughi nnani na o gana ezi emume omenali Aro kwamgbe-kwamgbe, kama o gana ako kwa akuko okwu akpu n'onu na-ali Aro nakwa obodo nde gbara Aro gburu-gburu, ma tinye kwa akuko ntoali Aro na uwa, egwuruegwu di iche-iche, ezum-ike, ozizi ihe n'uzo omenali, ihe nlere anya obi uto, gbakwunye ozi nchekwa gburu-gburu ulo oru Onyonyoo Arochukwu, isi ogo nile di na Aro nakwa nde agbata-obi Aro nile.



0 Comments